Jeriq and Quincy Lyrics

Get ready to sing along to Update Ijikwa by Jeriq featuring Quincy by checking out the captivating lyrics below.

Jeriq & Quincy – Update Ijikwa Lyrics

Update ijikwa
Update ijikwa

Mmuonwu na-abia, onye enena anya na azu
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apịawa gi azu
Update ijikwa
Signboard adilo adi na nke dealer
Update ijikwa
I ga-abu semi before ibulu fada
Update ijikwa
Mmuonwu na-abia, onye enena anya na azu
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apiawa gi azu
Update ijikwa
Akwa ima na all man amaanlunwu street
Update ijikwa
9 to 5, men na-alu legit
Update ijikwa

Eliza na Obama
Eliza na Obama
So ihe umu ogbe na-achokwa bu isi Eliza na Obama
Eliza na Obama
Eliza na Obama
Men ga-chesti-nwu anythin, gwa m ma o si gi wete aza

Thank God my present is better than my TBT
Hussla, I turned my PTSD to USDT
Ife anyi na-afu na uwa dika film DVD
Street fialu alu ka exam, o dika exam CBT
Kee onye na-akpo m na phone
Enyezina m nsogbu, ano m on a paper parol
Chukwu, Chukwu dey for me, e needilokwa m your vote
Owu bu sickness, ego bu the antidote
God is focusing on me and I’m focusing on the cheese
Lecturer na-aba mba maka eji m my textbook eme rizz
Difference dikwa clear, Oris abulo rizz
Asa choo ịnye m kiss mana acho m Lambo’ keys
From nothing to something
Before rap, I was thugging
In my computer loading
Nye m online access and login
No matter the matter, anyi kpu ya ka Alibaba
Mana winter mana summer, addicted to the dollar

Hot Posts

Mmuonwu na-abia, onye enena anya na azu
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apịawa gi azu
Update ijikwa
Signboard adilo adi na nke dealer
Update ijikwa
I ga-abu semi before ibulu fada
Update ijikwa
Mmuonwu na-abia, onye enena anya na azu
Update ijikwa
I ga-agbado anya or men apiawa gi azu
Update ijikwa
Akwa ima na all man amaanlunwu street
Update ijikwa
9 to 5, men na-alu legit
Update ijikwa

Eliza na Obama
Eliza na Obama
So ihe umu ogbe na-achokwa bu isi Eliza na Obama
Eliza na Obama
Eliza na Obama
Men ga-chesti nwu anythin, gwa m ma o si gi wete aza

“Hello, nwa, kee the way?
Kee the way?
Nwanne, ndia che na anyi biaa holidays, holidays
Okwa onye fu the money, ochowa more
Ka anyi na-agbalu mmanu, nti adiloo
Nwanne, ije uwa di iche, ije ego bu a different journey
Ka ashawo popu molly, akpa m di horny for the money
I made it and I’ve eaten, still I hustle like I’m hungry
Na-acho the money ka Yemi Alade si na-acho Johnny
Main nigga my side chic tuwaa ya ime, iwe na-ewe m since
Runs girl no okporo tulu ime enwero business sense
We call it self esteem, ndi mgbu na-asi na anyi di proud
Nigerian by birth, Canadian by loud
Owu bu owu, o so gi, kpo ya broke or kpo ya sapa
Men no anaba anaba ka m na-ele ogwu na onu Asata
Kwechiri ka police jide onye ji igbo na checking point
Show me your investments, obulo mmanya I na-akpo na joints
Okwa alutu, akutu
Nwoke setu, onutu
From abani to ututu
The trap ka na-akpotu
Ijiro ego, I na-ako tuu
Ijide mgbada, okwutu
Nwa, atana afufu
Nwa, atana afufu

Mmuonwu na-abia, onye enena anya na azu
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apịawa gi azu
Update ijikwa
Signboard adilo adi na nke dealer
Update ijikwa
I ga-abu semi before ibulu fada
Update ijikwa
Mmuonwu na-abia, onye enena anya na azu
Update ijikwa
Ị ga-agbado anya or men apiawa gi azu
Update ijikwa
Akwa ima na all man amaanlunwu street
Update ijikwa
9 to 5, men na-alu legit
Update ijikwa